Online Bible

- Reklamy -




Emọs 4:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Ndị si obodo abụọ maọbụ atọ chọrọ mmiri ọṅụṅụ jee nʼobodo ọzọ, ma ha enwetaghị nke ha ji aṅụju afọ, ma nʼime ihe ndị a niile unu alọghachikwuteghị m.” Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Obodo abua ma-ọbu atọ ewe ṅagharia rue otù obodo iṅu miri, ma ha adighi-aṅuju afọ: ma unu alaghachikuteghm; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Viz kapitola kopírovat




Emọs 4:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy