Online Bible

- Reklamy -




Emọs 4:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 “Gaanụ na Betel, ma jehie. Jeenụ Gilgal mee ka mmehie baa ụba. Butenụ ihe aja unu ụtụtụ niile. Webatakwanụ onyinye otu ụzọ nʼụzọ iri unu nʼụbọchị atọ ọbụla.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

4 Bianu na Bet-el, jehie; bianu na Gilgal, me ka njehie ba uba; chibata-kwa-nu ihe-àjà-unu kwa-ututu, chibata ihe nile bu otù uzọ n'uzọ iri unu kwa ubọchi atọ;

Viz kapitola kopírovat




Emọs 4:4

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy