Online Bible

- Reklamy -




Emọs 1:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Ma otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu, “Nʼihi njehie atọ nke Amọn, e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ, nʼihi na ha were mma agha ha bọwaa afọ ụmụ nwanyị Gilead dị ime, nʼihi ime ka oke ala ha saa mbara.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

13 Otú a ka Jehova siri: N'ihi njehie atọ nke umu Amon, e, n'ihi anọ, ka M'nāgaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi; n'ihi na ha ab͕awawo ndinyom Gilead di ime afọ ka ha we me ka ókè-ala-ha sa mbara:

Viz kapitola kopírovat




Emọs 1:13

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy