12 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na Teman; ọ ga-erekwa nʼebe niile e wusiri ike nke Bozra.”
12 ma M'gēzite ọku na Timan, o gēripia kwa ulo-elu nile nke Bọzra.