Daniel 9:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma Onyenwe anyị Chineke anyị ka obi ebere na mgbaghara niile dịrị, nʼihi na anyị enupurula gị isi. Viz kapitolaBible Nso9 Onye-nwe-ayi Chineke-ayi ka obi-ebere nile na nb͕aghara nile diri; n'ihi na ayi anupuwo isi n'okpuru Ya; Viz kapitola |