Online Bible

- Reklamy -




Daniel 9:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Onyenwe anyị, ihere emegbuola anyị. Ihere dịrị ndị eze anyị, dịkwara ndịisi anyị na ndị nna anyị, nʼihi na anyị emeela mmehie megide gị.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Onye-nwe-ayi, ayi ka ihere iru diri, ọ diri ndi-eze-ayi, di-kwa-ra ndi-isi-ayi, di-kwa-ra nna-ayi-hà, n'ihi na ayi emehiewo megide Gi.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 9:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy