Online Bible

- Reklamy -




Daniel 9:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 O meela ka okwu ya guzosie ike, bụ nke o kwuru megide anyị na ndị ndu anyị site nʼiwetara anyị oke mbibi a. Nke bụ na o nwebeghị mgbe ọbụla e merela ụdị ihe emere na Jerusalem nʼokpuru eluigwe.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

12 O we me ka Okwu-Ya nile guzosie ike, bú nke O kwuru megide ayi, megide kwa ndi-ikpe-ayi ndi kpere ayi ikpe, n'ime ka ihe ọjọ uku biakwasi ayi: n'ihi na emeghi n'okpuru elu-igwe nile otú emeworo na Jerusalem.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 9:12

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy