Online Bible

- Reklamy -




Daniel 8:27 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

27 Mụ bụ Daniel, nọrọ nʼọnọdụ ike ọgwụgwụ na ahụ esighị ike. Mgbe ụbọchị ole na ole gafekwara, ebiliri m bidokwa na-agagharị, na-arụkwa ọrụ eze, ma obi jọrọ m njọ nke ukwuu nʼihi nrọ ahụ, nʼihi na ọ karịrị m nghọta.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

27 Ma mu onwem, bú Daniel, ike gwurum, m'we ria ọria ubọchi ufọdu; m'we bilie, je ozi eze: ọhù ahu ju-kwa-ram anya, ma ọ dighi onye nāghọta ya.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 8:27

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy