Online Bible

- Reklamy -




Daniel 8:26 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

26 “Ọhụ a ị hụrụ, maka ụtụtụ na anyasị nke ekpughere gị bụ eziokwu, ma zobe ọhụ a, nʼihi na ọ dịrị ọtụtụ oge ka dị nʼihu.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

26 Ma ọhù ahu nke anyasi na ututu nke ekwuworo, ezi-okwu ka ọ bu: ma gi onwe-gi zobe ọhù ahu; n'ihi na ọ diri ọtutu ubọchi di n'iru.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 8:26

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy