Daniel 8:21 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Mkpi ahụ ị hụrụ na-egosi eze ndị Griis, nnukwu mpi nke dị nʼetiti anya ya abụọ bụ eze nke mbụ. Viz kapitolaBible Nso21 Nkpi ahu nke nwere aji ri nne bu eze Jevan: ma mpi uku ahu nke di n'etiti anya-ya abua, nke ahu bu eze mbu. Viz kapitola |