Online Bible

- Reklamy -




Daniel 8:19 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Ọ sịrị, “Lee, aga m agwa gị ihe na-aga ime nʼoge oke iwe. Nʼihi na ọhụ a bụ maka oge ọgwụgwụ ihe niile nke a kara aka.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

19 O we si, Le, m'gaje ime ka i mara ihe ahu nke gādi n'ikpe-azu nke oké iwe a: n'ihi na ọ diri mb͕e akara àkà nke ọgwugwu ihe nile.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 8:19

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy