Online Bible

- Reklamy -




Daniel 8:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Mgbe ọ bịara m nso nʼebe m guzo, egwu tụrụ m nke ukwu. Adara m, kpuo ihu m nʼala. Ma ọ gwara m, “Nwa nke mmadụ, ghọta na ọhụ a bụ maka ọgwụgwụ oge.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

17 O we bia nso n'ebe m'nēguzo; ma mb͕e ọ biara, m'we tua egwu nke-uku, da kpue irum n'ala: o we sim, Ghọta, gi nwa nke madu; n'ihi na mb͕e nke ọgwugwu ihe nile ka ọhù a diri.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 8:17

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy