Online Bible

- Reklamy -




Daniel 8:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Nʼihi nnupu isi, e nyefere usuu ndị nsọ na aja nsure ọkụ a na-esure kwa ụbọchị nʼaka ya. Ọ gara nʼihu nʼihe niile o mere. E mekwara ka eziokwu daa nʼala.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

12 Anēnye kwa ya usu-ndi-agha imegide àjà-nsure-ọku anēsure mb͕e dum n'ihi nmehie; o we tuda ezi-okwu n'ala, me ihe, ihe ga-kwa-ra ya.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 8:12

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy