Online Bible

- Reklamy -




Daniel 7:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Tutu ruo mgbe onye ahụ na-adị site na mbụ bịara kpee ikpe nke gaara ndị nsọ nke Onye kachasị ihe niile elu, ma oge bịakwara mgbe ha natara alaeze ahụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

22 rue mb͕e Onye ochie ahu biara, mb͕e ọ di kwa ikpé enyere ndi nsọ nke Onye ahu nke kachasi ihe nile elu: mb͕e ahu akara àkà rute-kwa-ra na ndi nsọ nwere ala-eze ahu.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 7:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy