Online Bible

- Reklamy -




Daniel 6:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Anyị chọkwara ka gị bụ eze kwagide iwu a ma jirikwa aka gị dee aha gị nʼakwụkwọ iwu ahụ. Nʼihi na anyị chọrọ ka ọ bụrụ iwu nke na-agaghị enwe mgbanwe, nke a na-apụghị ịkagbukwa akagbu, dịka iwu ndị Midia na Peshịa si dị.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Ub͕u a, eze, me ka isọ-nsọ a guzosie ike, kaye aha-gi n'ihe a edere n'akwukwọ, ka ewe ghara ib͕anwe ya, dika iwu nke Midia na Peasia si di, nke nādighi-agabiga.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 6:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy