Online Bible

- Reklamy -




Daniel 6:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Ọ dịghị anya, ọ pụtara ihe nye eze na Daniel kwesiri ntụkwasị obi karịa ndịisi na ndị nlekọta ahụ niile. Nʼihi na amamihe ya, na ike ọrụ ya dị ukwuu. Nke a mere ka eze chee echiche kpebie ime ya onyeisi nʼalaeze niile.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

3 Mb͕e ahu Daniel nka ghọrọ ọkaka n'elu ndi-isi ahu na ndi ahu ndi nọchiri anya eze, n'ihi na mọ nke kachasi di nime ya; eze we zube ido ya onye-isi ala-eze-ya nile.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 6:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy