Online Bible

- Reklamy -




Daniel 6:27 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

27 Ọ na-agbapụta ndị ya, na-azọpụtakwa. Ọ na-eme ihe ịrịbama na-arụkwa ọrụ ebube nʼeluigwe na nʼụwa. Nʼihi na ọ gbapụtara Daniel site nʼike ọdụm.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

27 Ọ bu Onye-ndọputa, na Onye-nnaputa, na Onye nēme ihe-iriba-ama di iche iche na ihe-iju-anya di iche iche n'elu-igwe na n'uwa; Onye dọputaworo Daniel n'aka ọdum.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 6:27

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy