Online Bible

- Reklamy -




Daniel 6:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Emesịa, eze Daraiọs depụtara ozi a nʼakwụkwọ nye iwu ka a gụọra ya mmadụ niile, mba niile na asụsụ niile dị iche iche nʼelu ụwa. “Ka ọ dịrị unu na mma.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

25 Mb͕e ahu Daraiọs, bú eze, degara ndi nile di iche iche, na mba nile, na ndi nāsu asusu nile di iche iche, ndi bi n'uwa nka nile, akwukwọ-ozi, si; Ka udo-unu di uku.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 6:25

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy