Online Bible

- Reklamy -




Daniel 6:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 E wetara nkume dị ukwuu jiri mechie ọnụ olulu ọdụm ahụ. Eze jikwa mgbaaka akara ya na mgbaaka ndịisi ọzọ kaa akara e ji nyachie ọnụ olulu ahụ. E mere nke a ka ọnọdụ Daniel hapụ ịgbanwe.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

17 Ewe bute otù nkume, tukwasi ya n'ọnu olùlù ahu; eze we were nb͕a-aka-akàrà-ya na nb͕a-aka-akàrà ndi-isi-ya ka ya; ka ewe ghara ib͕anwe ihe ezubere bayere Daniel.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 6:17

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy