Online Bible

- Reklamy -




Daniel 6:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Mgbe ahụ, ndị ikom ndị a bịakwutere eze sị ya, “Chetakwa, gị eze, na dịka iwu ndị Midia na Peshịa si dị, ọ dịghị iwu ọbụla eze nyere maọbụ ụkpụrụ nke e mere ka o guzosie ike ga-agbanwe.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

15 Mb͕e ahu ndikom ndia were oké nkpọtu b͕akọta n'ebe eze nọ, ha we si eze, Mara, gi eze, na iwu nke diri Midia na Peasia bu, na ọ dighi isọ-nsọ ọ bula ma-ọbu ukpuru ọ bula nke eze nēme ka o guzosie ike agāb͕anwe.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 6:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy