Daniel 5:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ha ṅụrụ mmanya tookwa chi nke ọlaedo na ọlaọcha na bronz, na igwe na osisi na nkume. Viz kapitolaBible Nso4 Ha ṅuru manya-vine, we ja chi nile nke ọla-edo, na nke ọla-ọcha, na nke ọla, na nke ígwè, na nke osisi, na nke nkume. Viz kapitola |