Daniel 4:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Osisi a toro sie ike, ịdị elu ya rukwara nʼeluigwe, a na-ahụkwa ya anya site na nsọtụ nke ụwa niile. Viz kapitolaBible Nso11 Osisi ahu b͕ara ab͕a, di ike, idi-elu-ya rute-kwa-ra n'elu-igwe, apuru ihu ya anya site na nsọtu nke uwa nka nile. Viz kapitola |