Daniel 4:10 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Mgbe m dina nʼelu akwa, nke a bụ ihe m hụrụ. E nwere otu osisi nke toro nʼetiti ụwa, ogologo ya dị ukwuu. Viz kapitolaBible Nso10 Ma ọhù nile nke isim n'elu ihe-ndinam di otú a: anọm nāhu, ma le, otù osisi n'etiti uwa, idi-elu-ya di kwa uku. Viz kapitola |