Online Bible

- Reklamy -




Daniel 3:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Ọ sịrị, “Ma ana m ahụ mmadụ anọ ndị a na-ekeghị agbụ, ka ha na-agagharị nʼime ọkụ ahụ. Leekwa na ọkụ ahụ anaghị ere ha. Onye ahụ mere ha mmadụ anọ yiri nwa nke ndị bụ chi.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

25 Ọ zara, si, Le, mu onwem nāhu ndikom anọ atọpuru ab͕u, nējeghari n'etiti ọku ahu, ma emerughi ha ahu; onye ahu nke mere ha anọ yiri nwa nke ndi bu chi n'ile ya anya.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 3:25

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy