Online Bible

- Reklamy -




Daniel 3:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Ọ bụrụ Chineke anyị na-efe nwere ike ịzọpụta anyị site nʼọkụ na-enwusi ike nʼaka gị, ya zọpụta anyị.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

17 Asi na ọ di uzọ ọ bula Chineke ahu Onye ayi onwe-ayi nēfè puru inaputa ayi, ọ bu n'oké ọku nke nēnwu ajọ onwunwu na n'aka-gi, eze, ka Ọ gānaputa ayi.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 3:17

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy