Online Bible

- Reklamy -




Daniel 2:6 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

6 Ma ọ bụrụ na unu gwa m ihe ahụ m rọrọ na nrọ ma kọwaakwa ya, aga m enye unu onyinye dị iche iche na ụgwọ ọrụ nsọpụrụ dị ukwuu. Ya mere, gwanụ m nrọ ahụ na nkọwa ya.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

6 Ma asi na unu akọ nrọ a na isi-ya, onyinye di iche iche na ugwọ-ọlu na nsọpuru uku ka unu gānata n'akam: n'ihi nka kọrọnum nrọ a na isi-ya.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 2:6

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy