Online Bible

- Reklamy -




Daniel 2:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

32 E ji ọlaedo a nụchara anụcha kpụọ isi mmadụ ahụ, jiri ọlaọcha kpụọ aka ya na obi ya. E jikwa bronz kpụọ afọ ya na apata ụkwụ ya.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

32 Onyinyo ahu, isi-ya bu ezi ọla-edo, obi-ya na ogwe-aka-ya abua bu ọla-ọcha, afọ-ya na apata-ukwu-ya abua bu ọla,

Viz kapitola kopírovat




Daniel 2:32

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy