Daniel 2:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ọ na-ekpughe ihe dị omimi na ihe zoro ezo; Ọ maara ihe dị nʼọchịchịrị, ma ìhè binyekwara ya. Viz kapitolaBible Nso22 Ya onwe-ya nēkpughe ihe nile di omimi di kwa nzuzo: Ọ mawo ihe di n'ọchichiri, ìhè nēbi kwa n'ebe Ọ nọ. Viz kapitola |