Online Bible

- Reklamy -




Daniel 2:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Mgbe ahụ, eze kpọrọ ndị majiki, ndị ha na mmụọ ọjọọ na-ekwu okwu, ndị mgbaasị na ndị ihe banyere ngagharị nke kpakpando doro anya ka ha bịa gwa ya ihe ahụ ọ rọrọ na nrọ. Mgbe ha bịara, guzo nʼihu eze,

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Eze we si ka akpọ ndi-ode-akwukwọ di nsọ na ndi-dibia na ndi-mb͕asi na ndi Kaldea igosi eze nrọ-ya nile. Ha we bata guzo n'iru eze.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 2:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy