Online Bible

- Reklamy -




Daniel 2:14 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Mgbe Ariok, onye bụ onyeisi ndị nche eze pụrụ igbu ndị ikom maara ihe na Babilọn, Daniel ji amamihe na ezi uche gwa ya okwu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

14 Mb͕e ahu Daniel zaghachiri Ariok, bú onye-isi ndi-ob͕ū nke eze, nke puru ib͕u ndi-amam-ihe nke Babilon, okwu ndum-ọdu na ezi uche;

Viz kapitola kopírovat




Daniel 2:14

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy