Online Bible

- Reklamy -




Daniel 11:43 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

43 Ọ ga-enwe ikike nʼebe akụ nke ọlaọcha na ọlaedo na ụba niile nke ala Ijipt. Ndị Libịa na ndị Kush ga-edokwa onwe ha nʼokpuru ya.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

43 Ma ọ gēnwe ike n'àkù nile nke ọla-edo na ọla-ọcha, na n'ihe nile anāchọsi ike nke Ijipt: ndi Libia na ndi Etiopia gēso kwa na nzọ-ukwu-ya nile.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 11:43

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy