Online Bible

- Reklamy -




Daniel 11:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Ma mgbe ahụ, a ga-enwe eze dị ike nke ga-eji oke ike chịa. Ọ ga na-eme ihe masịrị ya.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

3 Ma otù eze, onye bu dike, gēguzo ọtọ, ọ gāchi kwa achi n'oké ọchichi, me ka o si tọ ya.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 11:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy