Online Bible

- Reklamy -




Daniel 11:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 Mgbe ọ banyesịrị nʼọgbụgba ndụ, ọ ga-eji aghụghọ na-eme mpu, ọ ga na-esiwanye ike nʼagbanyeghị nʼọnụọgụgụ ndị mmadụ dị ole na ole.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

23 Ma site na mb͕e madu kekọtara onwe-ha n'ebe ọ nọ ọ gālu ọlu aghughọ: ọ gēji kwa otù mba di nta rigo n'elu, nwe ume.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 11:23

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy