Online Bible

- Reklamy -




Daniel 10:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Ọ bụkwa naanị m nọ, mgbe m hụrụ oke ọhụ a. Mgbe m hụkwara ya, ike niile dị m nʼahụ si m nʼahụ pụọ. Ihu m gbanwere nke ukwuu, ike afọdụkwaghị m nʼahụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Mu onwem we fọduru náním, m'we hu ọhù uku a, ike we ghara ifọdu nimem: n'ihi na ebubem b͕anwere ghọ ihe-nbibi n'arum, m'we ghara inagide ike ọ bula.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 10:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy