Online Bible

- Reklamy -




Daniel 10:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Nʼụbọchị nke iri abụọ na anọ nke ọnwa mbụ nʼafọ, eguzo m nʼakụkụ osimiri ukwu ahụ, bụ Taịgris,

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

4 Ma n'ubọchi nke-orú-na-anọ nke ọnwa mbu, mb͕e mu onwem nọ n'akuku osimiri uku ahu, ya bu Hidekel,

Viz kapitola kopírovat




Daniel 10:4

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy