Online Bible

- Reklamy -




Daniel 10:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Olee otu mụ bụ ohu gị ga-esi gwa gị okwu, Onyenwe m? Nʼihi na ike adịghịkwa nʼime m, enwekwaghị m ike iku ume.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

17 Òrù nke onye-nwem nka gēsi kwa aṅa nwe ike ikpayere onye-nwem nka uka? ma mu onwem, site n'ub͕u a ike adighi-eguzogide kwa nimem, ume afọdughi kwa nimem.

Viz kapitola kopírovat




Daniel 10:17

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy