Online Bible

- Reklamy -




2 Timoti 4:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Nʼihi na oge na-abịa mgbe ụfọdụ mmadụ na-agaghị anagidekwa eziokwu ahụ, kama ha ga-agagharị ịchọ ndị ozizi ha ga-eji gbaa onwe ha gburugburu, ndị ga-ezi ha ihe ha chọrọ ịnụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

3 N'ihi na oge gādi mb͕e ha agaghi-anagide ozizí ahu nke nēnye ezi ndu; kama, ebe ha nwere nti nākọ ọkọ, ha gēkpokwasi ndi-ozizí nye onwe-ha dika agu ihe ọjọ nke aka ha si di;

Viz kapitola kopírovat




2 Timoti 4:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy