2 Timoti 4:21 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo. Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile. Viz kapitolaBible Nso21 Were inu-ọku-n'obi bia tutu mb͕e oyi erue. Yubulọs nēkele gi, ya na Pudins, na Lainọs, na Klọdia, na umu-nna-ayi nile. Viz kapitola |