Online Bible

- Reklamy -




2 Timoti 4:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Ma Onyenwe anyị nọnyeere m, nyekwa m ike ikwusa oziọma ka ndị mba ọzọ niile nụrụ ya. Ọ zọpụtara m, site nʼọnụ ọdụm.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

17 Ma Onye-nwe-ayi guzorom nso, we me ka m'di ike; ka ewe were ọnum kwusazue nkwusa ahu, ka ndi mba ọzọ nile we nu kwa: ewe dọputam n'ọnu ọdum.

Viz kapitola kopírovat




2 Timoti 4:17

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy