2 Timoti 4:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Na mbụ, mgbe m pụtara ikpere ọnụ m, ọ dịghị onye kwụnyeere m. Ha niile gbahapụrụ m. Ka a hapụ ịgụnyere ha omume a dị ka mmehie. Viz kapitolaBible Nso16 Na ngọpum mbu ọ dighi onye ọ bula nọ n'akukum, kama madu nile rapuru náním: ka aghara igu ya n'isi-ha. Viz kapitola |