2 Timoti 4:14 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Alegzanda onye na-akpụ ọla emeela m ọtụtụ ihe ọjọọ. Onyenwe anyị ga-akwụghachi ya dị ka ihe o mere m si dị. Viz kapitolaBible Nso14 Aleksanda onye nākpu ọlà merem ọtutu ihe ọjọ: Onye-nwe-ayi gēnyeghachi ya ihe dika ọlu-ya nile si di: Viz kapitola |