2 Timoti 3:10 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ma ugbu a, ị maara ihe niile banyere ozizi m, na omume m, na ebumnuche m, na okwukwe m na ntachiobi m, na ịhụnanya m, na ndidi m, Viz kapitolaBible Nso10 Ma gi onwe-gi soro ozizím, omumem, ihe m'zubere, okwukwem, ogologo-ntachi-obim, ihu-n'anyam, ntachi-obim, Viz kapitola |