2 Timoti 2:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Echefula Jisọs Kraịst, onye a kpọlitere site nʼọnwụ, onye sikwa nʼagbụrụ Devid, nke a bụ oziọma m. Viz kapitolaBible Nso8 Nēcheta Jisus Kraist, dika Onye emeworo ka O si na ndi nwuru anwu bilie, Onye si na nkpuru Devid puta, dika ozi ọmam si di: Viz kapitola |