Online Bible

- Reklamy -




2 Timoti 2:19 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Ma ntọala Chineke hiwere na-eguzosi ike. Nʼelu ya ka eji ihe e dere kaa akara: “Onyenwe anyị maara ndị bụ ndị nke ya,” ya na, “Ka onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye nke Kraịst kwụsị ibi ndụ ajọ omume.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

19 Otú ọ di, ntọ-ala di ike nke Chineke nēguzo, ebe o nwere akàrà nka, Onye-nwe-ayi mara ndi bu nke Ya: na, Ka onye ọ bula nke nākpọ aha Onye-nwe-ayi si n'ajọ omume wezuga onwe-ya.

Viz kapitola kopírovat




2 Timoti 2:19

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy