2 Timoti 2:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ọ bụrụ na anyị anagide, anyị ga-esokwa ya chịa ọchịchị. Ọ bụrụ na anyị ajụ ya, ọ ga-ajụkwa anyị. Viz kapitolaBible Nso12 asi na ayi nēnwe ntachi-obi, ayi gēso kwa Ya bukọ eze: asi na ayi gāgọnari Ya, Ya onwe-ya gāgọnari kwa ayi: Viz kapitola |