2 Timoti 2:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nke a bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi: Ọ bụrụ na anyị esoro ya nwụọ, anyị ga-esokwa ya dị ndụ. Viz kapitolaBible Nso11 Okwu a kwesiri ntukwasi-obi: N'ihi na asi na ayi soro Ya nwukọ ọnwu, ayi gēso kwa Ya dikọ ndu: Viz kapitola |