2 Timoti 1:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Nʼihi na Chineke enyeghị anyị mmụọ ịtụ ụjọ, kama o nyere anyị mmụọ na-emejupụta anyị nʼike, na ịhụnanya, na uche zuruoke. Viz kapitolaBible Nso7 N'ihi na Chineke enyeghi ayi mọ nke ujọ; kama ọ bu nke ike na ihunanya na ime ka uche zuo okè. Viz kapitola |