1 Timoti 5:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ma ndị okenye ahụ nọgidere na-eme mmehie, kpọpụta ha baara ha mba nʼihu mmadụ niile, ka ndị ọzọ tụọ egwu gharakwa iso omume ha. Viz kapitolaBible Nso20 Nātu ndi nēmehie nmehie-ha n'anya n'iru madu nile, ka ndi fọduru we tu kwa egwu. Viz kapitola |