1 Timoti 2:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Nʼihi nke a, achọrọ m ka ndị ikom, nʼebe niile na-achili aka dị nsọ elu nʼekpere, na-ebughị iwe nʼobi, na-arụkwaghị ụka. Viz kapitolaBible Nso8 Ya mere ezuberem ka ndikom nēkpe ekpere n'ebe nile ọ bula, nāchili aka di ọcha elu, nēweghi iwe, nārughi kwa uka. Viz kapitola |