1 Timoti 1:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ha chọrọ ịbụ ndị ozizi iwu ma ha amaghị ihe ha na-ekwu maọbụ ihe ha na-akwadosi ike. Viz kapitolaBible Nso7 chọ kwa ibu ndi-ozizí nke iwu, ọ bu ezie na ha aghọtaghi ihe ha nēkwu, ha aghọtaghi kwa ihe ahu ha nēkwusi ike bayere ha. Viz kapitola |